13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.
16 M nyekwara ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad ala malite na Gilied+ ruo n’iyi ndagwurugwu Anọn, etiti iyi ndagwurugwu ahụ bụkwa ókè ya, ruo Jabọk, bụ́ iyi ndagwurugwu nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn;+