Diuterọnọmi 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M nyekwala ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite na Gilied ruo na Ndagwurugwu Anọn, (etiti ndagwurugwu ahụ bụ ókè ya) ruokwa Jabọk, ya bụ, ndagwurugwu nke bụ́ ókè ndị Amọn,
16 M nyekwala ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite na Gilied ruo na Ndagwurugwu Anọn, (etiti ndagwurugwu ahụ bụ ókè ya) ruokwa Jabọk, ya bụ, ndagwurugwu nke bụ́ ókè ndị Amọn,