33 Mosis wee nye ụmụ Gad na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase,+ nwa Josef, ebe Saịhọn+ eze ndị Amọraịt chịrị na ebe Ọg+ eze Beshan chịrị, ya bụ, obodo ndị dị n’ala ndị ahụ nakwa obodo ndị dị n’ala gbara ha gburugburu.
9 Mgbe ihe a mechara, ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase hapụrụ ndị Izrel ndị ọzọ na Shaịlo, nke dị n’ala Kenan, lawa Gilied,+ bụ́ ala ha ketara. Ebe a ka ha bi n’ihi na ọ bụ ebe Jehova gwara Mosis ka ha biri.+