30 Ma Saịhọn eze Heshbọn ekweghị ka anyị si n’ala ya gafere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị kwere ka mmụọ ya sie ike+ nakwa ka obi kpọọ ya nkụ, ka o wee nyefee ya n’aka gị dị nnọọ ka ọ dị taa.+
21 Jehova bụ́ Chineke Izrel wee nyefee Saịhọn na ndị ya niile n’aka Izrel, ha wee gbuo ha, Izrel wee bichie ala dum nke ndị Amọraịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+