Ọnụ Ọgụgụ 21:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma ndị Izrel ji mma agha merie ya+ ma weghara ala ya+ malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ndị Amọn nso, n’ihi na ọ bụ Jeza+ bụ ókè ndị Amọn.+
24 Ma ndị Izrel ji mma agha merie ya+ ma weghara ala ya+ malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ndị Amọn nso, n’ihi na ọ bụ Jeza+ bụ ókè ndị Amọn.+