Ọnụ Ọgụgụ 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Izrel wee weghara obodo ndị a niile, Izrel wee biri n’obodo niile nke ndị Amọraịt,+ ya bụ, Heshbọn+ na obodo nta ya niile. Abụ Ọma 135:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye bibiri ọtụtụ mba,+Gbuokwa ndị eze dị ike,+ Abụ Ọma 136:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye gbukwara ndị eze ukwu:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
25 Izrel wee weghara obodo ndị a niile, Izrel wee biri n’obodo niile nke ndị Amọraịt,+ ya bụ, Heshbọn+ na obodo nta ya niile.
10 Onye bibiri ọtụtụ mba,+Gbuokwa ndị eze dị ike,+ Abụ Ọma 136:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye gbukwara ndị eze ukwu:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+