Diuterọnọmi 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “M wee si n’ala ịkpa Kedemọt+ zigara Saịhọn+ eze Heshbọn ndị ozi ka ha gwa ya okwu udo,+ sị, Ndị Ikpe 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Mgbe e mesịrị, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn,+ ndị ozi, Izrel wee sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala m.”+ Abụ Solomọn 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ. Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn, nke chere ihu na Damaskọs.
19 “Mgbe e mesịrị, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn,+ ndị ozi, Izrel wee sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala m.”+
4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ. Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn, nke chere ihu na Damaskọs.