Ọnụ Ọgụgụ 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Izrel wee zigara Saịhọn+ eze ndị Amọraịt ndị ozi, sị: Diuterọnọmi 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “M wee si n’ala ịkpa Kedemọt+ zigara Saịhọn+ eze Heshbọn ndị ozi ka ha gwa ya okwu udo,+ sị, Joshụa 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 tinyere obodo niile nke Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye chịrị na Heshbọn, ruokwa n’ókè nke ala ụmụ Amọn;+
10 tinyere obodo niile nke Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye chịrị na Heshbọn, ruokwa n’ókè nke ala ụmụ Amọn;+