Ọnụ Ọgụgụ 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Izrel wee weghara obodo ndị a niile, Izrel wee biri n’obodo niile nke ndị Amọraịt,+ ya bụ, Heshbọn+ na obodo nta ya niile. Joshụa 21:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Heshbọn+ na ala ịta ahịhịa ya, Jeza+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo ahụ niile dị anọ.
25 Izrel wee weghara obodo ndị a niile, Izrel wee biri n’obodo niile nke ndị Amọraịt,+ ya bụ, Heshbọn+ na obodo nta ya niile.