32 M ga-akwara gị ákwá karịrị nke a kwaara Jeza,+ gị osisi vaịn Sibma.+ Alaka gị ndị na-awasa nke ọma awasawo gafee oké osimiri. Ha awasawo ruo n’oké osimiri, ruo Jeza.+ Onye na-ebukọrọ ihe mmadụ awakpowo mkpụrụ mịịrị gị n’oge okpomọkụ,+ wakpokwa mkpụrụ vaịn ị ghọtara.+