9 Ọ bụ ya mere m ga-eji kwaara osisi vaịn nke Sibma+ ákwá otú m na-akwara Jeza. M ga-eji anya mmiri m dee unu, Heshbọn+ na Iliele,+ n’ihi na e tiwo mkpu n’ọkọchị gị nakwa n’oge owuwe ihe ubi gị.+
8 Onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abata n’obodo gị niile,+ ọ dịghị obodo ga-alanahụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi, a ga-alakwa ala dị larịị n’iyi, ọ bụ ihe Jehova kwuru.