Ọnụ Ọgụgụ 32:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 na Nibo+ na Bel-mion+—a gbanwere aha ha agbanwe—tinyere Sibma; ha wee gụọ obodo ndị ahụ ha wuru aha ha. Joshụa 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na Kiriateyim+ na Sibma+ na Ziret-sheha nke dị n’ugwu dị na ndagwurugwu, Aịzaya 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na mbara ala Heshbọn+ akpọwo nkụ. Osisi vaịn nke Sibma+—ndị nwe mba dị iche iche egbujiwo alaka ya ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara. Ha wasara ruo Jeza;+ ha wasara n’ala ịkpa. A hapụrụ alaka ya ka ha wasaara onwe ha; ha eruwo n’oké osimiri.
38 na Nibo+ na Bel-mion+—a gbanwere aha ha agbanwe—tinyere Sibma; ha wee gụọ obodo ndị ahụ ha wuru aha ha.
8 n’ihi na mbara ala Heshbọn+ akpọwo nkụ. Osisi vaịn nke Sibma+—ndị nwe mba dị iche iche egbujiwo alaka ya ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara. Ha wasara ruo Jeza;+ ha wasara n’ala ịkpa. A hapụrụ alaka ya ka ha wasaara onwe ha; ha eruwo n’oké osimiri.