Ọnụ Ọgụgụ 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mozis wee zipụ ụfọdụ ndị ka ha gaa ledo Jeza.+ Ha wee weghara obodo nta ya niile, napụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ ala ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 na Atrọt-shofan na Jeza+ na Jọg-beha,+ Joshụa 21:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Heshbọn+ na ala ịta ahịhịa ya, Jeza+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo ahụ niile dị anọ.
32 Mozis wee zipụ ụfọdụ ndị ka ha gaa ledo Jeza.+ Ha wee weghara obodo nta ya niile, napụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ ala ha.+