Ọnụ Ọgụgụ 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mozis wee zipụ ụfọdụ ndị ka ha gaa ledo Jeza.+ Ha wee weghara obodo nta ya niile, napụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ ala ha.+ Joshụa 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ókèala ha wee bụrụ Jeza+ na obodo niile dị na Gilied,+ tinyere ọkara ala ụmụ Amọn+ ruo Aroa,+ nke dị n’ihu Raba;+
32 Mozis wee zipụ ụfọdụ ndị ka ha gaa ledo Jeza.+ Ha wee weghara obodo nta ya niile, napụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ ala ha.+
25 ókèala ha wee bụrụ Jeza+ na obodo niile dị na Gilied,+ tinyere ọkara ala ụmụ Amọn+ ruo Aroa,+ nke dị n’ihu Raba;+