Ọnụ Ọgụgụ 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 32:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ụmụ Ruben wee wuo Heshbọn+ na Iliele+ na Kiriateyim,+ Joshụa 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Heshbọn+ na obodo+ ya niile ndị dị n’ala dị larịị, Daịbọn+ na Bemọt-bel+ na Bet-bel-mion,+ 1 Ihe E Mere 6:81 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 81 nakwa Heshbọn+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Jeza+ na ala ịta ahịhịa ya.
26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+