Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ. Joshụa 21:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Heshbọn+ na ala ịta ahịhịa ya, Jeza+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo ahụ niile dị anọ.
32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ.