10 Lee, mụ onwe m ga-ebi na Mizpa+ ka m wee nọchite anya unu n’ihu ndị Kaldia ga-abịakwute anyị. Unu onwe unu, na-ebukọtanụ mmanya+ na mmanụ, na-aghọkwanụ mkpụrụ osisi na-amị n’oge okpomọkụ ma na-awụnye ha n’arịa unu, birikwanụ n’obodo ndị unu weghaara.”