Ndị Ikpe 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Mgbe e mechara, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye na-achị Heshbọn, ndị ozi. Izrel sịrị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala anyị.”+
19 “Mgbe e mechara, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye na-achị Heshbọn, ndị ozi. Izrel sịrị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala anyị.”+