Ndị Ikpe 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Mgbe e mesịrị, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn,+ ndị ozi, Izrel wee sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala m.”+
19 “Mgbe e mesịrị, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn,+ ndị ozi, Izrel wee sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala m.”+