Ọnụ Ọgụgụ 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ka m si n’ala gị gafere. Anyị agaghị ahapụ ya banye n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn. Anyị agaghị aṅụ mmiri si n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.”+ Diuterọnọmi 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ‘Ka m gafere n’ala gị. Ọ bụ naanị n’okporo ụzọ ka m ga-aga. Agaghị m ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
22 “Ka m si n’ala gị gafere. Anyị agaghị ahapụ ya banye n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn. Anyị agaghị aṅụ mmiri si n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.”+
27 ‘Ka m gafere n’ala gị. Ọ bụ naanị n’okporo ụzọ ka m ga-aga. Agaghị m ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+