Ọnụ Ọgụgụ 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ka m si n’ala gị gafere. Anyị agaghị ahapụ ya banye n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn. Anyị agaghị aṅụ mmiri si n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.”+ Ndị Ikpe 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Mgbe e mesịrị, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn,+ ndị ozi, Izrel wee sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala m.”+
22 “Ka m si n’ala gị gafere. Anyị agaghị ahapụ ya banye n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn. Anyị agaghị aṅụ mmiri si n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.”+
19 “Mgbe e mesịrị, Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn,+ ndị ozi, Izrel wee sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere gaa n’ala m.”+