Ọnụ Ọgụgụ 21:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị abanye n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị. Anyị agaghị aṅụ mmiri n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze* ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ala gị.”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:22 ‘Ezi Ala’, p. 8-9
22 “Ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị abanye n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị. Anyị agaghị aṅụ mmiri n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze* ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ala gị.”+