17 Biko, ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị esi n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị gafere, anyị agaghịkwa aṅụ mmiri si n’olulu mmiri gị. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze ka anyị ga-esi gafere. Anyị agaghị abanye n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe ruo mgbe anyị gafere ala gị.’”+