21 Ndị Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt ndị ozi, sị:+ 22 “Ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị abanye n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị. Anyị agaghị aṅụ mmiri n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ala gị.”+