Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịsọ wee biri n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Ọ bụ Ịsọ bụ Ịdọm.+ Diuterọnọmi 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu ga-esi na Sia gafere, bụ́ ala ebe ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Ịsọ,+ bi.+ Egwu unu ga-ejide ha.+ Kpacharanụ anya. Diuterọnọmi 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Akpọla onye Ịdọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị bụbu onye mbịarambịa n’obodo ya.+
4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu ga-esi na Sia gafere, bụ́ ala ebe ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Ịsọ,+ bi.+ Egwu unu ga-ejide ha.+ Kpacharanụ anya.
7 “Akpọla onye Ịdọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị bụbu onye mbịarambịa n’obodo ya.+