Ọnụ Ọgụgụ 20:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mosis wee si na Kedesh zigara eze Ịdọm ndị ozi,+ sị: “Ihe a bụ ihe nwanne gị Izrel+ kwuru, ‘Ị ma nsogbu niile bịaarala anyị. Diuterọnọmi 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Akpọla onye Ịdọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị bụbu onye mbịarambịa n’obodo ya.+
14 Mosis wee si na Kedesh zigara eze Ịdọm ndị ozi,+ sị: “Ihe a bụ ihe nwanne gị Izrel+ kwuru, ‘Ị ma nsogbu niile bịaarala anyị.
7 “Akpọla onye Ịdọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị bụbu onye mbịarambịa n’obodo ya.+