Abụ Solomọn 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Isi ị kpara mere ka ntì gị maa mma, ákà a gara aga mekwara ka olu gị maa mma.+ Abụ Solomọn 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu+ Devid, nke e ji nkume e doro n’usoro wuo, nke e kokwasịrị otu puku ọta, bụ́ ọta niile dị okirikiri+ nke ndị dike.
4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu+ Devid, nke e ji nkume e doro n’usoro wuo, nke e kokwasịrị otu puku ọta, bụ́ ọta niile dị okirikiri+ nke ndị dike.