25 Onye na-eso ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Nkuku Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye na-eso ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+
4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ. Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn, nke chere ihu na Damaskọs.