2 Samuel 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid bukọkwaara ọta ọlaedo dị okirikiri+ ndị na-ejere Hadadiza ozi bu wee bute ha na Jeruselem. 2 Ndị Eze 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye nchụàjà wee nye ndị isi nke ìgwè otu narị otu narị ndị nche ahụ ube na ọta ndị dị okirikiri nke Eze Devid, bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova.+ Ezikiel 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụ Avad,+ tinyere ndị agha gị, nọ gburugburu n’elu mgbidi gị, ọ bụkwa ndị ikom obi siri ike nọ n’ụlọ elu gị. Ọta ha nke dị okirikiri ka ha kokwasịrị ná mgbidi gị gbaa gburugburu.+ Ọ bụ ha mere ka mma ị mara zuo okè.
10 Onye nchụàjà wee nye ndị isi nke ìgwè otu narị otu narị ndị nche ahụ ube na ọta ndị dị okirikiri nke Eze Devid, bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova.+
11 Ụmụ Avad,+ tinyere ndị agha gị, nọ gburugburu n’elu mgbidi gị, ọ bụkwa ndị ikom obi siri ike nọ n’ụlọ elu gị. Ọta ha nke dị okirikiri ka ha kokwasịrị ná mgbidi gị gbaa gburugburu.+ Ọ bụ ha mere ka mma ị mara zuo okè.