1 Ihe E Mere 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid bukọkwaara ọta ọlaedo dị okirikiri+ ndị na-ejere Hadadiza ozi bu wee bute ha na Jeruselem.+ Luk 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma mgbe onye dị ike karịa ya+ wakporo ya wee merie ya,+ ọ na-eburu ngwá agha ya dum pụọ, bụ́ ndị ọ tụkwasịrị obi, ọ na-ekesakwa ihe ndị ọ napụrụ ya.
22 Ma mgbe onye dị ike karịa ya+ wakporo ya wee merie ya,+ ọ na-eburu ngwá agha ya dum pụọ, bụ́ ndị ọ tụkwasịrị obi, ọ na-ekesakwa ihe ndị ọ napụrụ ya.