29 Ma ọ bụ, olee otú mmadụ ọ bụla pụrụ isi wakpo ụlọ nwoke dị ike ma buru ngwongwo ya ndị a pụrụ ibupụ ebupụ, ma ọ bụrụ na ọ bughị ụzọ kee nwoke ahụ dị ike agbụ? Mgbe ahụ, ọ ga-ebukọrọ ihe dị n’ụlọ ya.+
27 N’eziokwu, ọ dịghị onye ọ bụla banyere n’ụlọ nwoke dị ike nke ga-enwe ike ibukọrọ ngwongwo ya+ ndị a pụrụ ibupụ ebupụ ma ọ bụrụ na ọ bụghị ụzọ kee nwoke ahụ dị ike agbụ, mgbe ahụkwa, ọ ga-ebukọrọ ihe ndị dị n’ụlọ ya.+