27 N’eziokwu, ọ dịghị onye ọ bụla banyere n’ụlọ nwoke dị ike nke ga-enwe ike ibukọrọ ngwongwo ya+ ndị a pụrụ ibupụ ebupụ ma ọ bụrụ na ọ bụghị ụzọ kee nwoke ahụ dị ike agbụ, mgbe ahụkwa, ọ ga-ebukọrọ ihe ndị dị n’ụlọ ya.+
22 Ma mgbe onye dị ike karịa ya+ wakporo ya wee merie ya,+ ọ na-eburu ngwá agha ya dum pụọ, bụ́ ndị ọ tụkwasịrị obi, ọ na-ekesakwa ihe ndị ọ napụrụ ya.