2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+
12 n’ihi na anyị nwere mgba,+ ọ bụghị megide ọbara na anụ ahụ́, kama megide ọchịchị,+ megide ikike,+ megide ndị na-achị ụwa+ nke ọchịchịrị a, megide ìgwè ndị mmụọ ọjọọ+ n’ebe ndị dị n’eluigwe.