Joshụa 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “‘M kpọbatakwara unu n’ala ndị Amọraịt, ndị bi n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, ha alụso unu agha.+ Ma, m nyefere ha n’aka unu ka unu weghara ala ha. Unu hụkwara otú m si laa ha n’iyi.+
8 “‘M kpọbatakwara unu n’ala ndị Amọraịt, ndị bi n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, ha alụso unu agha.+ Ma, m nyefere ha n’aka unu ka unu weghara ala ha. Unu hụkwara otú m si laa ha n’iyi.+