Diuterọnọmi 2:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Jehova wee sị m, ‘Lee, amalitela m inyefe Saịhọn na ala ya n’aka unu. Malitenụ iweghara ala ya.’+
31 “Jehova wee sị m, ‘Lee, amalitela m inyefe Saịhọn na ala ya n’aka unu. Malitenụ iweghara ala ya.’+