Diuterọnọmi 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Jehova wee sị m, ‘Lee, amalitewo m inyefe Saịhọn na ala ya n’aka gị. Malite iweghara ala ya.’+