Ọnụ Ọgụgụ 32:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mozis wee nye ụmụ Gad+ na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase+ nwa Josef ala nke Saịhọn+ bụ́ eze Amọraịt chịrị na ala nke Ọg+ bụ́ eze Beshan chịrị, ya bụ, ala nke obodo ndị dị n’ókèala ha, tinyere obodo ndị gbara ala ahụ gburugburu. Abụ Ọma 135:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye weere ala ha nye ndị ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha,+Ka ọ bụụrụ Izrel bụ́ ndị ya ihe nketa.+
33 Mozis wee nye ụmụ Gad+ na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase+ nwa Josef ala nke Saịhọn+ bụ́ eze Amọraịt chịrị na ala nke Ọg+ bụ́ eze Beshan chịrị, ya bụ, ala nke obodo ndị dị n’ókèala ha, tinyere obodo ndị gbara ala ahụ gburugburu.