7 Mozis nyekwara ọkara ebo Manase ihe nketa na Beshan,+ Jọshụa wee nye ọkara nke ọzọ na ụmụnne ha ndị nọ n’akụkụ ọdịda anyanwụ+ nke Jọdan ihe nketa. Ya mere, mgbe Jọshụa gwara ha ka ha laa n’ụlọikwuu ha, ọ gọziri ha.
18 Ma n’ime ụmụ Ruben na ndị Gad na ọkara ebo Manase, ndị dike,+ bụ́ ndị ikom na-ebu ọta na mma agha na ndị na-ekwe ụta, ndị e nyere ọzụzụ ịlụ agha, dị puku mmadụ iri anọ na anọ na narị asaa na iri isii bụ́ ndị na-aga agha.+