Joshụa 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ókèala ha malitere na Mahaneyim,+ Beshan dum, ebe dum Ọg eze Beshan+ chịrị, nakwa obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ ndị dị na Beshan, bụ́ obodo iri isii.
30 Ókèala ha malitere na Mahaneyim,+ Beshan dum, ebe dum Ọg eze Beshan+ chịrị, nakwa obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ ndị dị na Beshan, bụ́ obodo iri isii.