Joshụa 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mosis nyere ọkara ebo Manase ala na Beshan,+ Joshụa enyekwa ọkara nke ọzọ, bụ́ ụmụnne ha, ala n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Joshụa gọzikwara ha mgbe ọ gwara ha ka ha laghachi n’ụlọikwuu ha.
7 Mosis nyere ọkara ebo Manase ala na Beshan,+ Joshụa enyekwa ọkara nke ọzọ, bụ́ ụmụnne ha, ala n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Joshụa gọzikwara ha mgbe ọ gwara ha ka ha laghachi n’ụlọikwuu ha.