Diuterọnọmi 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ. Ọ dịghị obodo anyị na-anapụghị ha, obodo iri isii,+ bụ́ ógbè Agọb+ dum, bụ́ ala dị na Beshan+ nke Ọg chịrị. Abụ Ọma 135:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọbụna Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan,+Bibiekwa alaeze niile nke Kenan,+
4 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ. Ọ dịghị obodo anyị na-anapụghị ha, obodo iri isii,+ bụ́ ógbè Agọb+ dum, bụ́ ala dị na Beshan+ nke Ọg chịrị.