33 Mozis wee nye ụmụ Gad+ na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase+ nwa Josef ala nke Saịhọn+ bụ́ eze Amọraịt chịrị na ala nke Ọg+ bụ́ eze Beshan chịrị, ya bụ, ala nke obodo ndị dị n’ókèala ha, tinyere obodo ndị gbara ala ahụ gburugburu.
30 Ókèala ha malitere na Mahaneyim,+ Beshan dum, ebe dum Ọg eze Beshan+ chịrị, nakwa obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ ndị dị na Beshan, bụ́ obodo iri isii.