Ọnụ Ọgụgụ 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma Saịhọn ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere,+ kama Saịhọn kpọkọtara ndị ya niile wee gaa ibuso Izrel agha n’ala ịkpa, wee bịaruo Jehaz,+ malite ibuso Izrel agha.
23 Ma Saịhọn ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere,+ kama Saịhọn kpọkọtara ndị ya niile wee gaa ibuso Izrel agha n’ala ịkpa, wee bịaruo Jehaz,+ malite ibuso Izrel agha.