Nehemaya 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+ Abụ Ọma 135:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọbụna Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan,+Bibiekwa alaeze niile nke Kenan,+
22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+