Joshụa 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala ụmụ Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ+ nke Jọdan, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ tinyere Araba+ dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ: Abụ Ọma 105:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 O wee nye ha ala ndị mba ọzọ,+Ha wee na-ewere ihe mba dị iche iche rụsiri ọrụ ike nweta,+
12 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala ụmụ Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ+ nke Jọdan, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ tinyere Araba+ dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ: