Diuterọnọmi 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe Saịhọn pụtara, ya na ndị ya niile, ibuso anyị agha na Jehaz,+ Diuterọnọmi 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ya n’aka anyị,+ anyị wee merie ya+ na ụmụ ya ndị ikom nakwa ndị ya niile.
33 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ya n’aka anyị,+ anyị wee merie ya+ na ụmụ ya ndị ikom nakwa ndị ya niile.