Diuterọnọmi 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ya n’aka gị, ị ga-ejikwa ihu mma agha gbuo nwoke ọ bụla nọ n’ime ya.+ Nehemaya 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+ Abụ Ọma 135:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọbụna Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan,+Bibiekwa alaeze niile nke Kenan,+ Abụ Ọma 136:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye gbukwara ndị eze ukwu:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
13 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ya n’aka gị, ị ga-ejikwa ihu mma agha gbuo nwoke ọ bụla nọ n’ime ya.+
22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+
11 Ọbụna Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan,+Bibiekwa alaeze niile nke Kenan,+ Abụ Ọma 136:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye gbukwara ndị eze ukwu:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+