Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Diuterọnọmi 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ị ga-ahụ na i bibiri ha, ya bụ, ndị Het na ndị Amọraịt, ndị Kenan na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu;
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
17 n’ihi na ị ga-ahụ na i bibiri ha, ya bụ, ndị Het na ndị Amọraịt, ndị Kenan na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu;