Joshụa 15:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ashdọd,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile; Geza,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile, gbadaruo ndagwurugwu Ijipt, na Osimiri Ukwu na ógbè dị ya n’akụkụ.+ Ọrụ Ndịozi 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, mmụọ ozi Jehova+ sịrị Filip: “Bilie gaa n’ebe ndịda n’okporo ụzọ nke si Jeruselem gaa Geza.” (Ọ bụ ụzọ dị n’ọzara.)
47 Ashdọd,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile; Geza,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile, gbadaruo ndagwurugwu Ijipt, na Osimiri Ukwu na ógbè dị ya n’akụkụ.+
26 Otú ọ dị, mmụọ ozi Jehova+ sịrị Filip: “Bilie gaa n’ebe ndịda n’okporo ụzọ nke si Jeruselem gaa Geza.” (Ọ bụ ụzọ dị n’ọzara.)