Jenesis 36:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Timna+ wee bụrụ iko Elifaz, nwa Isọ. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Eda, nwunye Isọ. Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Amalek+ wee bịa buso Izrel agha na Refidim.+ 1 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+
12 Timna+ wee bụrụ iko Elifaz, nwa Isọ. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Eda, nwunye Isọ.
3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+